MATIU 26:48 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 26:48 IGBOB (Bible Nso)
Ma onye nārara Ya nye nyere ha ihe-iriba-ama, si, Onye ọ bula m'gēsutu ọnu, Onye ahu bu Ya: jidenu Ya.
Kekọrịta
MATIU 26 IGBOBMATIU 26:48 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma onye ahụ na-arara ya nye, nyere ha ihe ịrịbama, sị, “Onye ahụ m ga-esutu ọnụ bụ nwoke ahụ, jidesienụ ya aka ike!”
Kekọrịta
MATIU 26 BIU