MATIU 26:37 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 26:37 IGBOB (Bible Nso)
O we kuru Pita na umu Zebedi abua tiyere Onwe-ya, o we malite iwuta Ya n'obi, obi malite-kwa-ra ilọ Ya miri.
Kesaa
MATIU 26 IGBOBMATIU 26:37 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ kpọọrọ Pita tinyere onwe ya, na ụmụ Zebedi abụọ. Ọ malitere inwe obi mwute nʼime onwe ya. Obi malitekwara ịlọ ya mmiri.
Kesaa
MATIU 26 BIU