Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 26:33 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 26:33 IGBOB (Bible Nso)

Ma Pita zara, si Ya, Ọ buru na agēme madu nile ka ha ma n'ọnyà n'aru Gi, agaghi-eme ka mu onwem ma n'ọnyà mb͕e ọ bula.

Kekọrịta
MATIU 26 IGBOB

MATIU 26:33 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Pita sịrị, “Ọ bụrụ na mmadụ niile agbahapụ gị gbalaga, agaghị m ahapụ gị.”

Kekọrịta
MATIU 26 BIU