Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 26:31 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 26:31 IGBOB (Bible Nso)

Mb͕e ahu Jisus si ha, Agēme ka unu onwe-unu nile ma n'ọnyà n'arum abali ta: n'ihi na edewo ya n'akwukwọ nsọ, si, M'gētib͕u Onye-ọzùzù-aturu, agāb͕asa kwa aturu nke ìgwè aturu-ya.

Kekọrịta
MATIU 26 IGBOB

MATIU 26:31 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe ahụ Jisọs gwara ha sị, “Nʼabalị taa, unu niile ga-agbahapụ naanị m. Nʼihi na e dere ya, sị: “ ‘Aga m etigbu onye ọzụzụ atụrụ, atụrụ nke igwe atụrụ ahụ ga-agbasasịkwa.’

Kekọrịta
MATIU 26 BIU