Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 26:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 26:3 IGBOB (Bible Nso)

Mb͕e ahu ndi-isi-nchu-àjà na ndi-okenye nke ndi-Ju zukọrọ n'obí onye-isi-nchu-àjà, onye anākpọ Kaiafas

Kekọrịta
MATIU 26 IGBOB

MATIU 26:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼoge ahụ, ndịisi nchụaja, na ndị okenye zukọtara nʼụlọeze otu onyeisi nchụaja a na-akpọ Kaịfas.

Kekọrịta
MATIU 26 BIU