MATIU 26:24 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 26:24 IGBOB (Bible Nso)
Nwa nke madu nāla, dika edeworo ya n'akwukwọ nsọ bayere Ya: ma ahuhu gādiri nwoke ahu onye anēsite n'aka-ya rara Nwa nke madu nye. Ọ buru na amughi nwoke ahu ọ gādi ya nma.
Kesaa
MATIU 26 IGBOBMATIU 26:24 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Lee Nwa nke Mmadụ ga-ala dị ka e si buo ya nʼamụma. Ma ahụhụ ga-adịrị nwoke ahụ onye a ga-esite nʼaka ya rara Nwa nke Mmadụ nye. Ọ gaara akara onye ahụ mma ma a sị na a mụghị ya amụ.”
Kesaa
MATIU 26 BIU