MATIU 26:20 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 26:20 IGBOB (Bible Nso)
Ma mb͕e o ruru anyasi, Ya na ndikom iri na abua ahu ndi nēso uzọ-Ya nọduru na nri
Kekọrịta
MATIU 26 IGBOBMATIU 26:20 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼuhuruchi ụbọchị ahụ, ya na ndị na-eso ụzọ ya iri na abụọ ahụ nọdụrụ ala nʼoche nri ahụ.
Kekọrịta
MATIU 26 BIU