MATIU 26:19 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 26:19 IGBOB (Bible Nso)
Ndi nēso uzọ-Ya we me dika Jisus nyere ha iwu; ha we dozie ememe ngabiga.
Kekọrịta
MATIU 26 IGBOBMATIU 26:19 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị na-eso ụzọ ya mere dị ka Jisọs gwara ha, doziekwa oriri Ngabiga ahụ nʼebe ahụ.
Kekọrịta
MATIU 26 BIU