Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 26:14 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 26:14 IGBOB (Bible Nso)

Mb͕e ahu otù onye nime ndi-ozi iri na abua ahu, onye anākpọ Judas Iskariot, jekuru ndi-isi-nchu-àjà

Kekọrịta
MATIU 26 IGBOB

MATIU 26:14 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe ahụ otu nʼime mmadụ iri na abụọ na-eso ụzọ ya, onye aha ya bụ Judas Iskarịọt, jekwuuru ndịisi nchụaja.

Kekọrịta
MATIU 26 BIU