MATIU 25:7 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 25:7 IGBOB (Bible Nso)
Mb͕e ahu umu-ab͕ọghọ ahu nile biliri, we dozie ọwa-ha.
Kesaa
MATIU 25 IGBOBMATIU 25:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Mgbe ahụ ụmụ agbọghọ niile ahụ biliri mụnye oriọna ha.
Kesaa
MATIU 25 BIU