Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 25:37 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 25:37 IGBOB (Bible Nso)

Mb͕e ahu ndi ezi omume ahu gāza Ya, si, Onye-nwe-ayi, òle mb͕e ayi huru Gi ka agu nāgu Gi, ayi we zùa Gi? ma-ọbu ka akpiri nākpọ Gi nku, ayi we kuru miri nye Gi?

Kekọrịta
MATIU 25 IGBOB

MATIU 25:37 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Mgbe ahụ ndị ezi omume ahụ ga-ajụ ya sị, ‘Onyenwe anyị, olee mgbe anyị hụrụ gị ka agụụ na-agụ gị anyị enye gị nri? Olee mgbe anyị hụrụ gị ka akpịrị na-akpọ gị nkụ, anyị ekuru mmiri ọṅụṅụ nye gị?

Kekọrịta
MATIU 25 BIU