MATIU 25:28 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 25:28 IGBOB (Bible Nso)
Ya mere, napunu ya talent ahu, were kwa ya nye onye ahu nke nwere talent iri ahu.
Kesaa
MATIU 25 IGBOBMATIU 25:28 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“ ‘Napụtanụ ya talenti ahụ o ji, were ya nye onye ji talenti iri.
Kesaa
MATIU 25 BIU