MATIU 25:26 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 25:26 IGBOB (Bible Nso)
Ma onye-nwe-ya zara, si ya, Ajọ orù nke di ume-ngwu, i matara na anamewe ihe ubi n'ebe m'nāghaghi nkpuru, nāchikọputa kwa n'ebe m'nāfuchaghi
Kekọrịta
MATIU 25 IGBOBMATIU 25:26 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Nna ya ukwu zara ya sị, ‘Ohu ọjọọ na onye umengwụ. Ị maara na m na-ewe ihe ubi nʼebe m na-akụghị mkpụrụ, na-achịkọtakwa nʼebe m na-agbasaghị.
Kekọrịta
MATIU 25 BIU