Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 25:20 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 25:20 IGBOB (Bible Nso)

Onye ahu nke nara talent ise we biakute ya weta talent ise ọzọ, si, Onye-nwe-ayi, i rara talent ise nyem n'aka: le, eritaram talent ise ọzọ n'urù.

Kekọrịta
MATIU 25 IGBOB

MATIU 25:20 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Onye ahụ natara talenti ise batara wetakwa ise ọzọ. Ọ gwara nna ya ukwu sị, ‘Ị nyere m talenti ise, ma ugbu a azụpụtala m talenti ise ọzọ!’

Kekọrịta
MATIU 25 BIU