MATIU 25:19 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 25:19 IGBOB (Bible Nso)
Ma mb͕e ogologo oge gasiri onye-nwe ndi-orù ahu bia, ya na ha we piazi.
Kekọrịta
MATIU 25 IGBOBMATIU 25:19 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Mgbe ogologo oge gasịrị, nna ukwu ndị ohu ahụ lọtara site nʼije ya. Ọ kpọkọtara ha niile ka ha gụzie akụ ya.
Kekọrịta
MATIU 25 BIU