Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 25:10 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 25:10 IGBOB (Bible Nso)

Ma mb͕e ha nēje izú, onye nālu nwunye ọhu biara; ndi edoziworo we so ya ba n'oriri ọlulu-nwunye: ewe mechie uzọ.

Kekọrịta
MATIU 25 IGBOB

MATIU 25:10 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Ma mgbe ha pụrụ ịzụta mmanụ ọkụ ahụ, onye na-alụ nwunye ọhụrụ bịarutere. Ndị jikeere ejikere soro ya banye nʼoriri ọlụlụ di na nwunye ahụ. E mechikwara ọnụ ụzọ.

Kekọrịta
MATIU 25 BIU