MATIU 24:9 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 24:9 IGBOB (Bible Nso)
Mb͕e ahu ka ha gārara unu nye na nkpab͕u, ha gēb͕u kwa unu: mba nile gākpọ kwa unu asì n'ihi aham.
Kesaa
MATIU 24 IGBOBMATIU 24:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Mgbe ahụ ha ga-arara unu nyefee nʼaka ndị ga-ata unu ahụhụ. Ha ga-egbukwa unu. Mba niile ga-akpọ unu asị nʼihi m.
Kesaa
MATIU 24 BIU