MATIU 24:43 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 24:43 IGBOB (Bible Nso)
Ma unu mara nka, na ọ buru na nna-nwe-ulo matarari oge nche onye-ori gābia, ọ ganēche nche, ọ gaghi-ekwe kwa ka egwupú ulo-ya.
Kekọrịta
MATIU 24 IGBOBMATIU 24:43 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ghọtanụ nke a: Ọ bụrụ na nna nwe ụlọ mara oge onye ohi ga-abịa nʼụlọ ya nʼabalị, ọ ga-anọ na nche nʼoge ahụ. Ọ gaghị ekwe ka onye ohi kụwaa ụlọ ya.
Kekọrịta
MATIU 24 BIU