MATIU 24:40 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 24:40 IGBOB (Bible Nso)
Mb͕e ahu madu abua gānọ n'ubì; ewere otù, rapu kwa otù
Kekọrịta
MATIU 24 IGBOBMATIU 24:40 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mmadụ abụọ ga na-arụkọ ọrụ nʼubi ha, a ga-ewepụ otu hapụkwa onye nke ọzọ.
Kekọrịta
MATIU 24 BIU