Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 24:37 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 24:37 IGBOB (Bible Nso)

Ọ bu kwa dika ubọchi Noa diri, otú a ka ọbibia Nwa nke madu gādi.

Kekọrịta
MATIU 24 IGBOB

MATIU 24:37 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọbịbịa Nwa nke Mmadụ ga-adị ka ọ dị nʼụbọchị Noa.

Kekọrịta
MATIU 24 BIU