Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 24:32 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 24:32 IGBOB (Bible Nso)

Ma site n'aru osisi fig mutanu ilu-ya: mb͕e ọ bula alaka-ya dibara nrò ub͕u a, pute kwa akwukwọ-ndu-ya, unu mara na mb͕e okpom-ọku di nso

Kekọrịta
MATIU 24 IGBOB

MATIU 24:32 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Ugbu a mụtanụ ihe site nʼosisi fiig. Mgbe ọbụla alaka ya malitere iwepụta ome dị nro, na-epupụtakwa akwụkwọ ndụ maranụ na ọkọchị na-abịa nso.

Kekọrịta
MATIU 24 BIU