MATIU 24:29 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 24:29 IGBOB (Bible Nso)
Ma ngwa ngwa, mb͕e nkpab͕u mb͕e ahu gasiri, anyanwu gāb͕a ọchichiri, ọnwa agaghi-enye kwa ìhè-ya, kpakpando nile gāda kwa site n'elu-igwe, agēme kwa ka ike nile nke elu-igwe me nkpatu
Kekọrịta
MATIU 24 IGBOBMATIU 24:29 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ngwangwa mgbe mkpagbu nke ụbọchị ndị ahụ niile gabigasịrị, “ ‘anyanwụ ga-agba ọchịchịrị. Ọnwa agaghị enyekwa ìhè, kpakpando ga-esi na mbara eluigwe daa, ike niile nke eluigwe ga-ama jijiji.’
Kekọrịta
MATIU 24 BIU