Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 24:23 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 24:23 IGBOB (Bible Nso)

Mb͕e ahu ọ buru na onye ọ bula gāsi unu, Le, Kraist nọ n'ebe a, ma-ọbu, N'ebe a; unu ekwela.

Kekọrịta
MATIU 24 IGBOB

MATIU 24:23 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe ahụ, ọ bụrụ na onye ọbụla asị unu, ‘Lee, Kraịst nọ nʼebe a,’ maọbụ, ‘Lee ya nʼebe ahụ,’ unu ekwela.

Kekọrịta
MATIU 24 BIU