Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 24:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 24:2 IGBOB (Bible Nso)

Ma Ọ zara, si ha, Ùnu ahughi ihe ndia nile? n'ezie asim unu, Agaghi-arapu otù nkume ma-ọli n'ebe a n'elu nkume-ibe-ya, nke anāgaghi-akwatu n'ala.

MATIU 24:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma ọ zara ha sị, “Unu hụrụ ihe ndị a niile? Nʼezie agwa m unu, oge na-abịa mgbe ọ bụladị otu nkume na-agaghị adịgidekwa nʼelu ibe ya, nke a na-agaghị akwatu nʼala.”