Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 24:19 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 24:19 IGBOB (Bible Nso)

Ma ahuhu gādiri ndi di ime na ndi nēnye nwa ara na mb͕e ahu.

Kekọrịta
MATIU 24 IGBOB

MATIU 24:19 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma ịta ahụhụ ga-adịrị ndị nwanyị di ime, na ndị na-enye ụmụaka ara nʼụbọchị ahụ

Kekọrịta
MATIU 24 BIU