Mafee gaa na ọdịnaya

MATIU 24:15 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 24:15 IGBOB (Bible Nso)

Ya mere, mb͕e ọ bula unu gāhu ihe-árú nke nākpata itọb͕ọrọ-n'efu, nke ekwuru site n'ọnu Daniel onye-amuma, ka ọ nēguzo n'ebe nsọ unu (onye nāgu, ya tugharia uche)

MATIU 24 IGBOB

MATIU 24:15 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Ya mere, mgbe unu hụrụ ihe arụ nke na-eweta mbibi, nke e kwuru okwu ya site nʼọnụ Daniel onye amụma, ka ọ na-eguzo nʼebe nsọ (onye na-agụ ya nwee nghọta ihe ọ pụtara).

MATIU 24 BIU