Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 23:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 23:4 IGBOB (Bible Nso)

Ma ha nēke ibu di arọ́ di kwa ike obubu, tukwasi ha n'ubu madu; ma ha onwe-ha achọghi iji otù nkpisi-aka-ha wezuga ha.

Kekọrịta
MATIU 23 IGBOB

MATIU 23:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ha na-eke ibu dị arọ dịkwa ike obubu bokwasị ndị ọzọ nʼubu, ma ha onwe ha agaghị eweli ọ bụladị otu mkpịsịaka i buli ha.

Kekọrịta
MATIU 23 BIU