Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 23:35 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 23:35 IGBOB (Bible Nso)

ka ọbara ndi ezi omume nile awusiworo n'elu uwa we biakwasi unu, site n'ọbara Ebel onye ezi omume ahu rue ọbara Zakaraia nwa Barakaia, onye unu b͕uru n'ab͕ata ulo nsọ na ebe-ichu-àjà-unu.

Kekọrịta
MATIU 23 IGBOB

MATIU 23:35 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ka ọgbọ a bụrụ ndị ikpe mara nʼihi ọbara nke ndị ezi omume niile e gburu nʼụwa, site nʼọbara Ebel ruo na nke Zekaraya nwa Berekaya, onye unu gburu nʼetiti ụlọnsọ nʼebe ịchụ aja unu.

Kekọrịta
MATIU 23 BIU