Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 23:31 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 23:31 IGBOB (Bible Nso)

Ya mere unu nāb͕a àmà megide onwe-unu, na unu bu umu nke ndi b͕uru ndi-amuma.

Kekọrịta
MATIU 23 IGBOB

MATIU 23:31 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Site nʼụzọ dị otu a, unu na-agba akaebe megide onwe unu na unu bụ ụmụ ndị gburu ndị amụma.

Kekọrịta
MATIU 23 BIU