MATIU 23:29 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 23:29 IGBOB (Bible Nso)
Ahuhu gādiri unu, ndi-ode-akwukwọ na ndi-Farisi, ndi-iru-abua; n'ihi na unu nēwu ílì ndi-amuma, nēdozi kwa ebe anēlì ndi ezi omume
MATIU 23:29 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“E, ahụhụ ga-adịrị unu ndị Farisii na ndị ozizi iwu, ndị ihu abụọ! Nʼihi na unu na-ewu ili ndị amụma na-ewerekwa ihe ịchọ mma na-edozi nkume ncheta ndị ezi omume.