Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 23:24 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 23:24 IGBOB (Bible Nso)

Ndi-ndú ìsì, ndi nāzapu anwu ntà, ma unu nēloda camel.

Kekọrịta
MATIU 23 IGBOB

MATIU 23:24 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ndị ndu kpuru ìsì! Unu na-azapụ ijiji site na mmanya unu na-aṅụ, ma unu na-eloda ịnyịnya kamel.

Kekọrịta
MATIU 23 BIU