Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 23:13 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 23:13 IGBOB (Bible Nso)

Ma ahuhu gādiri unu, ndi-ode-akwukwọ na ndi-Farisi, ndi-iru-abua; n'ihi na unu nēmechi uzọ ala-eze elu-igwe n'iru madu: n'ihi na unu onwe-unu abataghi, unu adighi-ekwe kwa ndi nābata ka ha bata.

Kekọrịta
MATIU 23 IGBOB

MATIU 23:13 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Ahụhụ ga-adịrị unu ndị Farisii na ndị ozizi iwu, ndị ihu abụọ! Nʼihi na unu na-emechibido ndị ọzọ ụzọ ha ga-esi bata nʼalaeze eluigwe, ma unu onwe unu adịghị abata. Unu adịghịkwa enye ndị ọzọ ohere ịbata.

Kekọrịta
MATIU 23 BIU