Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 22:6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 22:6 IGBOB (Bible Nso)

ma ndi fọduru jidere ndi-orù-ya, me ha ihe-ihere, b͕u kwa ha.

Kekọrịta
MATIU 22 IGBOB

MATIU 22:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ndị fọdụrụ jidere ndị ohu ya, mee ha ihe ihere ma gbukwaa ha.

Kekọrịta
MATIU 22 BIU