Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 22:44 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 22:44 IGBOB (Bible Nso)

Onye-nwe-ayi siri Onye-nwem, Nọdu ala n'aka-nrim, Rue mb͕e M'gētiye ndi-iro-Gi n'okpuru ukwu-Gi abua?

Kekọrịta
MATIU 22 IGBOB

MATIU 22:44 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“ ‘Onyenwe anyị gwara Onyenwe m sị ya, “Nọdụ ala nʼaka nri m ruo mgbe m ga-edebe ndị iro gị nʼokpuru ụkwụ gị abụọ.” ’

Kekọrịta
MATIU 22 BIU