Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 22:34 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 22:34 IGBOB (Bible Nso)

Ma ndi-Farisi, mb͕e ha nuru na O mereri ka ndi-Sadusi kpuchie ọnu-ha, ha zukọrọ n'otù ebe.

Kekọrịta
MATIU 22 IGBOB

MATIU 22:34 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma mgbe ndị Farisii nụrụ na ọ emeela ka ndị Sadusii mechie ọnụ ha, ha gbakọtara otu ebe.

Kekọrịta
MATIU 22 BIU