MATIU 22:32 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 22:32 IGBOB (Bible Nso)
Mu onwem bu Chineke nke Abraham, na Chineke nke Aisak, na Chineke nke Jekob? Chineke abughi Chineke nke ndi nwuru anwu, kama Ọ bu nke ndi di ndu.
MATIU 22:32 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mụ onwe m bụ Chineke nke Ebraham, Chineke nke Aịzik na Chineke nke Jekọb. Ọ bụghị Chineke nke ndị nwụrụ anwụ, kama ọ bụ nke ndị dị ndụ.”