MATIU 22:31 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 22:31 IGBOB (Bible Nso)
Ma n'okwu bayere nbilite-n'ọnwu nke ndi nwuru anwu, ùnu agughi okwu Chineke gwara unu, si
Kekọrịta
MATIU 22 IGBOBMATIU 22:31 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma nʼihe banyere mbilite nʼọnwụ nke ndị nwụrụ anwụ, ọ bụ na unu agụtabeghị ihe Chineke gwara unu sị
Kekọrịta
MATIU 22 BIU