MATIU 22:29 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 22:29 IGBOB (Bible Nso)
Ma Jisus zara, si ha, Unu nēhie uzọ, ebe unu amataghi ihe edeworo n'akwukwọ nsọ, ma-ọbu ike Chineke.
Kesaa
MATIU 22 IGBOBMATIU 22:29 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs zara ha sị, “Unu na-ejehie ụzọ nʼihi na unu aghọtaghị ihe akwụkwọ nsọ na-ekwu. Unu aghọtakwaghị ụdị ike Chineke nwere.
Kesaa
MATIU 22 BIU