Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 22:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 22:2 IGBOB (Bible Nso)

Eji ala-eze Chineke tuyere otù nwoke bú eze, nke siri oriri ọlulu-nwunye nye nwa-ya nwoke

Kekọrịta
MATIU 22 IGBOB

MATIU 22:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Alaeze eluigwe dị ka otu eze, nke kwadoro oke oriri ọlụlụ di na nwunye, nʼihi nwa ya nwoke.

Kekọrịta
MATIU 22 BIU