MATIU 22:18 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 22:18 IGBOB (Bible Nso)
Ma Jisus mara ajọ ihe-ha, Ọ si, Gini mere unu nānwam, ndi-iru-abua?
Kekọrịta
MATIU 22 IGBOBMATIU 22:18 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ebe Jisọs maara ihe ọjọọ ha bu nʼobi, ọ zara sị ha, “Ndị ihu abụọ! Gịnị mere unu ji anwa m ọnwụnwa?
Kekọrịta
MATIU 22 BIU