Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 22:15 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 22:15 IGBOB (Bible Nso)

Mb͕e ahu ndi-Farisi gara, we b͕a ìzù otú ha gēme ka Ọ ma n'ọnyà n'okwu.

Kekọrịta
MATIU 22 IGBOB

MATIU 22:15 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe ahụ ndị Farisii zukọtara na-achọ ụzọ ha ga-esi mee ka o kwuhie ọnụ ka ha site na ya jide ya.

Kekọrịta
MATIU 22 BIU