MATIU 21:8 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 21:8 IGBOB (Bible Nso)
Ndi kariri n'ìgwè madu ahu we tusa uwe-ha n'uzọ; ndi ọzọ b͕ubitara alaka n'osisi, tusa kwa ha n'uzọ.
Kekọrịta
MATIU 21 IGBOBMATIU 21:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọtụtụ nʼime igwe mmadụ ahụ tụsara uwe ha nʼokporoụzọ. Ndị ọzọ gbuturu alaka osisi, tụsaa ha nʼụzọ nʼihu ya.
Kekọrịta
MATIU 21 BIU