Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 21:38 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 21:38 IGBOB (Bible Nso)

Ma ndi-ọlu-ubi ahu, mb͕e ha huru ọkpara ahu, ha sirita onwe-ha, Nka bu onye-nketa; bianu, ka ayi b͕ue ya, nwere kwa ihe-nketa-ya.

Kekọrịta
MATIU 21 IGBOB

MATIU 21:38 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Ma mgbe ndị na-elekọta ubi ahụ hụrụ ọkpara ya, ha gbara izu nʼetiti onwe ha sị, ‘Lee! Onye a bụ onye nketa ihe niile. Bịanụ ka anyị gbuo ya, ma nwetakwa ihe nketa ya.’

Kekọrịta
MATIU 21 BIU