Mafee gaa na ọdịnaya

MATIU 21:23 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 21:23 IGBOB (Bible Nso)

Mb͕e Ọ batara n'ulo uku Chineke, ndi-isi-nchu-àjà na ndi-okenye nke ndi-Ju we biakute Ya mb͕e O nēzí ihe, si, Ọ̀ bu n'aha ike gini ka I nēme ihe ndia? ònye nye-kwa-ra Gi ike a?

MATIU 21 IGBOB

MATIU 21:23 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe Jisọs batara nʼogige ụlọnsọ ukwu ahụ, ndịisi nchụaja na ndị ozizi iwu bịakwutere ya ka ọ nọ na-akụzi ihe jụọ ya sị, “Olee ikike i ji na-eme ihe ndị a niile? Ọ bụ onye nyekwara gị ikike a?”

MATIU 21 BIU