MATIU 21:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 21:2 IGBOB (Bible Nso)
si ha, Ganu n'obodo ntà nke di na ncherita-iru unu, ngwa ngwa unu gāhu inyinya-ibu elibeworo, ya na nwa-inyinya-ibu: tọpunu ha, sekputaram ha.
Kekọrịta
MATIU 21 IGBOBMATIU 21:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ gwara ha sị, “Baanụ nʼime obodo nta ahụ dị unu nʼihu, ngwangwa unu ga-ahụ otu ịnyịnya ibu elibere nʼosisi nʼebe ahụ, nke ya na nwa ya nọ nʼotu ebe. Tọpụta ha ma kpụtaranụ m ha.
Kekọrịta
MATIU 21 BIU