MATIU 21:17 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 21:17 IGBOB (Bible Nso)
O we rapu ha, si n'obodo ahu pua je Betani, nọ ọnọdu-abali n'ebe ahu.
MATIU 21:17 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ hapụrụ ha, si nʼobodo ahụ pụọ gaa Betani, ebe ọ nọrọ nʼabalị ahụ niile.