Mafee gaa na ọdịnaya

MATIU 21:16 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 21:16 IGBOB (Bible Nso)

ha si Ya, Ì nānu okwu umuntakiri ndia nēkwu? Jisus we si ha, E: Ọ̀ dighi mb͕e ọ bula unu guru, I si n'ọnu umu ọhu na umu nāṅu ara me ka ọjija zue okè?

MATIU 21 IGBOB

MATIU 21:16 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ha sịrị ya, “Ị na-anụkwa ihe ụmụnta ndị a na-ekwu?” Jisọs zara sị ha, “E, ana m anụ ya. Ọ bụ na unu agụtabeghị ihe akwụkwọ nsọ kwuru sị, “ ‘I sitere nʼọnụ ụmụntakịrị na ụmụ na-aṅụ ara gị, Onyenwe anyị, kwadooro otuto gị’?”

MATIU 21 BIU