Mafee gaa na ọdịnaya

MATIU 21:15 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 21:15 IGBOB (Bible Nso)

Ma mb͕e ndi-isi-nchu-àjà na ndi-ode-akwukwọ huru ọlu-ebube nile Ọ luru, na umuaka ndi nēti nkpu n'ulo uku Chineke, si, Hosanna diri Nwa Devid; iwe were ha nke-uku

MATIU 21 IGBOB

MATIU 21:15 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma mgbe ndịisi nchụaja na ndị ozizi iwu hụrụ ihe ịrịbama ndị a, hụkwa ka ụmụnta na-eti mkpu nʼoke olu nʼogige ụlọnsọ ahụ, na-asị, “Hozanna dịrị Nwa Devid.” Iwe were ha nke ukwuu.

MATIU 21 BIU