Mafee gaa na ọdịnaya

MATIU 21:14 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 21:14 IGBOB (Bible Nso)

Ndi-ìsi na ndi-ngwurọ we biakute Ya n'ulo uku Chineke: O we me ka aru-ha di ike.

MATIU 21 IGBOB

MATIU 21:14 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ndị ìsì na ndị ngwụrọ bịakwutere ya nʼụlọnsọ ahụ. Ọ gwọkwara ha.

MATIU 21 BIU