MATIU 21:12 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 21:12 IGBOB (Bible Nso)
Jisus we ba n'ulo uku Chineke, chupu ndi nile nēre nāzu kwa n'ulo uku Chineke, O we kpùe table nile nke ndi nāb͕anwe ego iru, na oche nile nke ndi nēre nduru
Kesaa
MATIU 21 IGBOBMATIU 21:12 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs banyere nʼụlọnsọ ukwu dị na Jerusalem, malite ịchụpụ ndị niile na-ere ahịa na ndị na-azụ ahịa nʼime ụlọnsọ ahụ. O kpuru tebul ndị na-agbanwe ego ihu nʼala, kwatuokwa oche ndị na-ere nduru.
Kesaa
MATIU 21 BIU